2 Ndị Eze 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Laghachi, gwa Hezekaya, bụ́ onye na-edu ndị m, sị, ‘Jehova, bụ́ Chineke Devid nna nna gị, sịrị: “Anụla m ekpere gị. Ahụla m anya mmiri gị.+ M ga-agwọ gị.+ Nwanne echi,* ị ga-aga n’ụlọ Jehova.+ Abụ Ọma 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova, biko, meere m amara,* n’ihi na ike na-agwụ m. Jehova, biko, gwọọ m,+ n’ihi na ọkpụkpụ m na-ama jijiji. Abụ Ọma 103:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ na-agbaghara gị mmehie gị niile,+Ọ na-agwọkwa gị ọrịa gị niile.+
5 “Laghachi, gwa Hezekaya, bụ́ onye na-edu ndị m, sị, ‘Jehova, bụ́ Chineke Devid nna nna gị, sịrị: “Anụla m ekpere gị. Ahụla m anya mmiri gị.+ M ga-agwọ gị.+ Nwanne echi,* ị ga-aga n’ụlọ Jehova.+
2 Jehova, biko, meere m amara,* n’ihi na ike na-agwụ m. Jehova, biko, gwọọ m,+ n’ihi na ọkpụkpụ m na-ama jijiji.