Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 15:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Ọ sịrị: “Ọ bụrụ na ị ga-ege ntị nke ọma n’olu Jehova bụ́ Chineke gị wee mee ihe dị mma n’anya ya ma na-erube isi n’ihe o nyere n’iwu nakwa ná ntụziaka ya niile,+ agaghị m eme ka ị rịa otu n’ime ọrịa ndị ahụ m mere ka ndị Ijipt rịa,+ n’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova, na-agwọ gị.”+

  • Abụ Ọma 41:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Jehova ga-enyere ya aka mgbe o dina n’àkwà* ya na-arịa ọrịa.+

      Ị ga-elekọta ya* n’oge ọ na-arịa ọrịa.

  • Abụ Ọma 147:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Ọ na-akasi ndị obi gbawara obi.

      Ọ na-ekechi ọnyá ha.

  • Aịzaya 33:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 O nweghị onye bi n’ala a ga-asị: “Ahụ́ adịghị m.”*+

      A ga-agbaghara ndị bi na ya mmehie ha.+

  • Jems 5:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ekpere e ji okwukwe kpee ga-eme ka ahụ́ dị onye ọrịa ahụ* mma, Jehova* ga-emekwa ka ọ gbakee. Ọ bụrụkwa na o mere mmehie, Chineke ga-agbaghara ya.

  • Mkpughe 21:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile dị ha n’anya.+ Ọnwụ agaghịzi adị.+ Iru uju ma ọ bụ ibe ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịzi adị.+ Ihe mbụ niile agafeela.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya