Aịzaya 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ga-eme ka ọnwụ ghara ịdị* ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri dị n’ihu mmadụ niile.+ Ọ ga-emekwa ka a kwụsị imenye ndị ya ihere n’ụwa niile. Ihe a ga-eme maka na Jehova ekwuola ya. 1 Ndị Kọrịnt 15:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọnwụ bụ onye iro ikpeazụ a ga-emeri.+
8 Ọ ga-eme ka ọnwụ ghara ịdị* ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri dị n’ihu mmadụ niile.+ Ọ ga-emekwa ka a kwụsị imenye ndị ya ihere n’ụwa niile. Ihe a ga-eme maka na Jehova ekwuola ya.