Abụ Ọma 28:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+ Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi.+ O nyerela m aka. Obi na-atọzi m ụtọ. N’ihi ya, m ga-eji abụ m na-abụ too ya.
7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+ Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi.+ O nyerela m aka. Obi na-atọzi m ụtọ. N’ihi ya, m ga-eji abụ m na-abụ too ya.