Abụ Ọma 22:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ gị ka nna anyị hà tụkwasịrị obi.+ Ha tụkwasịrị gị obi, ị nọkwa na-anapụta ha.+ 5 Ọ bụ gị ka ha kpọrọ ka i nyere ha aka, e wee zọpụta ha. Ha tụkwasịrị gị obi, i mechughịkwa ha ihu.*+ Ndị Rom 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “E nweghị onye nwere okwukwe na ya a ga-emechu ihu.”+
4 Ọ bụ gị ka nna anyị hà tụkwasịrị obi.+ Ha tụkwasịrị gị obi, ị nọkwa na-anapụta ha.+ 5 Ọ bụ gị ka ha kpọrọ ka i nyere ha aka, e wee zọpụta ha. Ha tụkwasịrị gị obi, i mechughịkwa ha ihu.*+