Jems 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ bụrụ na mmadụ chere na ya na-efe Chineke, ma ọ naghị ejide ire ya,+ ọ na-aghọgbu onwe* ya, ofufe ọ na-efe Chineke abaghịkwa uru ọ bụla. Jems 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire. Ire dị njọ. Mmadụ anaghị ejideli ya. Ihe juru na ya bụkwa nsí na-egbu mmadụ.+
26 Ọ bụrụ na mmadụ chere na ya na-efe Chineke, ma ọ naghị ejide ire ya,+ ọ na-aghọgbu onwe* ya, ofufe ọ na-efe Chineke abaghịkwa uru ọ bụla.
8 Ma ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire. Ire dị njọ. Mmadụ anaghị ejideli ya. Ihe juru na ya bụkwa nsí na-egbu mmadụ.+