Abụ Ọma 140:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-amụ ire ha ka ọ dị nkọ ka ire agwọ.+ Okwu ọjọọ ndị na-esi ha n’ọnụ apụta dị ka elò ajụala.+ (Sila) Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Okwu mmadụ kwuru n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,Ma okwu ndị ma ihe* na-agwọ mmadụ.+ Ilu 18:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe onye nzuzu na-ekwu ga-ala ya n’iyi,+Ọ na-ejikwa ọnụ ya ekwute ihe nwere ike ịta isi ya.*
3 Ha na-amụ ire ha ka ọ dị nkọ ka ire agwọ.+ Okwu ọjọọ ndị na-esi ha n’ọnụ apụta dị ka elò ajụala.+ (Sila)
18 Okwu mmadụ kwuru n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,Ma okwu ndị ma ihe* na-agwọ mmadụ.+