Abụ Ọma 52:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Gị dike, gịnị mere i ji jiri ihe ọjọọ ndị ị na-eme na-etu ọnụ?+ Ịhụnanya Chineke na-adịru mgbe niile.+ 2 I ji ire gị, nke na-aghọ nkọ ka agụba,+Na-akpa nkata ọjọọ, jirikwa ya na-aghọ aghụghọ.+ Abụ Ọma 58:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị ajọ omume na-amalite mgbe a mụrụ ha* mewe ihe ọjọọ.* Ha na-enupụ isi. Ha bụ ndị ụgha malite mgbe a mụrụ ha. 4 Okwu ha yiri elò agwọ.+ Ha na-akpọchi ntị ka agwọ ubí nke mechiri ntị ya.
52 Gị dike, gịnị mere i ji jiri ihe ọjọọ ndị ị na-eme na-etu ọnụ?+ Ịhụnanya Chineke na-adịru mgbe niile.+ 2 I ji ire gị, nke na-aghọ nkọ ka agụba,+Na-akpa nkata ọjọọ, jirikwa ya na-aghọ aghụghọ.+
3 Ndị ajọ omume na-amalite mgbe a mụrụ ha* mewe ihe ọjọọ.* Ha na-enupụ isi. Ha bụ ndị ụgha malite mgbe a mụrụ ha. 4 Okwu ha yiri elò agwọ.+ Ha na-akpọchi ntị ka agwọ ubí nke mechiri ntị ya.