Abụ Ọma 140:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-amụ ire ha ka ọ dị nkọ ka ire agwọ.+ Okwu ọjọọ ndị na-esi ha n’ọnụ apụta dị ka elò ajụala.+ (Sila) Jems 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire. Ire dị njọ. Mmadụ anaghị ejideli ya. Ihe juru na ya bụkwa nsí na-egbu mmadụ.+
3 Ha na-amụ ire ha ka ọ dị nkọ ka ire agwọ.+ Okwu ọjọọ ndị na-esi ha n’ọnụ apụta dị ka elò ajụala.+ (Sila)
8 Ma ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire. Ire dị njọ. Mmadụ anaghị ejideli ya. Ihe juru na ya bụkwa nsí na-egbu mmadụ.+