Ndị Rom 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Ọnụ* ha dị ka ili ghe oghe. Ha ejirila ire ha ghọọ aghụghọ.”+ “Okwu ọjọọ ndị na-esi ha n’ọnụ apụta dị ka elò agwọ.”+ Jems 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire. Ire dị njọ. Mmadụ anaghị ejideli ya. Ihe juru na ya bụkwa nsí na-egbu mmadụ.+
13 “Ọnụ* ha dị ka ili ghe oghe. Ha ejirila ire ha ghọọ aghụghọ.”+ “Okwu ọjọọ ndị na-esi ha n’ọnụ apụta dị ka elò agwọ.”+
8 Ma ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire. Ire dị njọ. Mmadụ anaghị ejideli ya. Ihe juru na ya bụkwa nsí na-egbu mmadụ.+