Matiu 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ndị na-eme udo na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na a ga-akpọ ha ụmụ Chineke. Ndị Hibru 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Na-agbanụ mbọ ka unu na mmadụ niile na-adị n’udo,+ na-adịkwanụ nsọ+ n’ihi na mmadụ agaghị ahụ Onyenwe anyị ma ọ bụrụ na onye ahụ adịghị nsọ.
14 Na-agbanụ mbọ ka unu na mmadụ niile na-adị n’udo,+ na-adịkwanụ nsọ+ n’ihi na mmadụ agaghị ahụ Onyenwe anyị ma ọ bụrụ na onye ahụ adịghị nsọ.