Ndị Rom 12:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụrụ na o kwere omume, ọ bụrụkwa unu ka ọ dị n’aka, unu na mmadụ niile dịrị n’udo.+ Ndị Hibru 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Na-agbanụ mbọ ka unu na mmadụ niile na-adị n’udo,+ na-adịkwanụ nsọ+ n’ihi na mmadụ agaghị ahụ Onyenwe anyị ma ọ bụrụ na onye ahụ adịghị nsọ. Jems 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị na-eme ka ha na ndị ọzọ dịrị ná mma+ na-eme ka udo dịrị na-aga,+ ọ na-emekwa ka ha na-eme ihe dị mma.
14 Na-agbanụ mbọ ka unu na mmadụ niile na-adị n’udo,+ na-adịkwanụ nsọ+ n’ihi na mmadụ agaghị ahụ Onyenwe anyị ma ọ bụrụ na onye ahụ adịghị nsọ.
18 Ndị na-eme ka ha na ndị ọzọ dịrị ná mma+ na-eme ka udo dịrị na-aga,+ ọ na-emekwa ka ha na-eme ihe dị mma.