Matiu 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ndị na-eme udo na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na a ga-akpọ ha ụmụ Chineke. 1 Pita 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ya hapụ ihe ọjọọ,+ mewe ezi ihe.+ Ya na-achọ udo ma gbalịa na-eme udo.+