Abụ Ọma 37:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova ma nsogbu niile na-abịara ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta,Ihe ha ga-eketa ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ Jeremaya 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma Jehova, ị ma m nke ọma.+ Ị na-ahụkwa m. I nyochaala obi m wee hụ na obi m dị n’ebe ị nọ.+ Họpụta ha ka atụrụ a ga-egbu egbu. Dowekwa ha iche maka ụbọchị a ga-egbu ha. 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na anya Jehova* dị n’ebe ndị ezi omume nọ, ntị ya na-anụkwa arịrịọ ha na-arịọsi ya ike.+ Ma Jehova* na-ajụ ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
18 Jehova ma nsogbu niile na-abịara ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta,Ihe ha ga-eketa ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+
3 Ma Jehova, ị ma m nke ọma.+ Ị na-ahụkwa m. I nyochaala obi m wee hụ na obi m dị n’ebe ị nọ.+ Họpụta ha ka atụrụ a ga-egbu egbu. Dowekwa ha iche maka ụbọchị a ga-egbu ha.
12 N’ihi na anya Jehova* dị n’ebe ndị ezi omume nọ, ntị ya na-anụkwa arịrịọ ha na-arịọsi ya ike.+ Ma Jehova* na-ajụ ndị na-eme ihe ọjọọ.”+