Jenesis 18:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 O doro anya na ị gaghị egbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, o wee bụrụ otu ihe ga-eme onye ezi omume na onye ajọ omume.+ O doro anya na ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onye na-ekpe ụwa niile ikpe agaghị eme ihe dị mma?”+ Abụ Ọma 9:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma Jehova ga-anọ n’ocheeze ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ nọrọla n’ocheeze ya ka o kpee ikpe ziri ezi.+ 8 Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi.+ Ọ ga-ekpere mba dị iche iche ikpe ziri ezi.+
25 O doro anya na ị gaghị egbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, o wee bụrụ otu ihe ga-eme onye ezi omume na onye ajọ omume.+ O doro anya na ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onye na-ekpe ụwa niile ikpe agaghị eme ihe dị mma?”+
7 Ma Jehova ga-anọ n’ocheeze ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ nọrọla n’ocheeze ya ka o kpee ikpe ziri ezi.+ 8 Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi.+ Ọ ga-ekpere mba dị iche iche ikpe ziri ezi.+