Abụ Ọma 62:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ụmụ mmadụ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ. E nweghị ihe ụmụ mmadụ bụ.+ A tụọ ha n’ihe e ji atụ̀ ihe, ha aharughị ka ume e kupụrụ ekupụ.+ Abụ Ọma 144:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mmadụ yiri ume e kupụrụ ekupụ.+ Ndụ ya dị ka onyinyo na-apụ apụ.+
9 Ụmụ mmadụ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ. E nweghị ihe ụmụ mmadụ bụ.+ A tụọ ha n’ihe e ji atụ̀ ihe, ha aharughị ka ume e kupụrụ ekupụ.+