Abụ Ọma 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọtụtụ ndị na-ekwu banyere m,* sị: “Chineke agaghị azọpụta ya.”+ (Sila)* Abụ Ọma 71:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị iro m na-ekwu okwu ọjọọ banyere m,Ndị chọrọ igbu m* na-agbara m izu ọjọọ,+11 Sị: “Chineke ahapụla ya. Chụwa ya jide ya, n’ihi na e nweghị onye ga-azọpụta ya.”+
10 Ndị iro m na-ekwu okwu ọjọọ banyere m,Ndị chọrọ igbu m* na-agbara m izu ọjọọ,+11 Sị: “Chineke ahapụla ya. Chụwa ya jide ya, n’ihi na e nweghị onye ga-azọpụta ya.”+