Ilu 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị mmadụ na-akpọ ogbenye asị, ndị agbata obi ya na-akpọdị ya asị.+ Ma ọgaranya na-enwe ọtụtụ ndị enyi.+
20 Ndị mmadụ na-akpọ ogbenye asị, ndị agbata obi ya na-akpọdị ya asị.+ Ma ọgaranya na-enwe ọtụtụ ndị enyi.+