Jenesis 1:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Chineke gọziri ha. Chineke sịkwara ha: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba, junụ n’ụwa,+ na-elekọtakwanụ ya.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ nke na-agagharị n’ala nọrọ n’okpuru unu.”+ Jenesis 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu nwere ike iri anụ ọ bụla dị ndụ na-agagharị agagharị.+ M na-enye unu ha niile otú ahụ m nyere unu ihe ndị a na-eri eri na-epu n’ala.+
28 Chineke gọziri ha. Chineke sịkwara ha: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba, junụ n’ụwa,+ na-elekọtakwanụ ya.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ nke na-agagharị n’ala nọrọ n’okpuru unu.”+
3 Unu nwere ike iri anụ ọ bụla dị ndụ na-agagharị agagharị.+ M na-enye unu ha niile otú ahụ m nyere unu ihe ndị a na-eri eri na-epu n’ala.+