Aịzaya 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova kwuru, sị: “Bịanụ ka anyị kpezie.+ Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie,M ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha.+ Ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara ka ákwà uhie,Ọ ga-adị ka ajị ọcha.
18 Jehova kwuru, sị: “Bịanụ ka anyị kpezie.+ Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie,M ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha.+ Ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara ka ákwà uhie,Ọ ga-adị ka ajị ọcha.