18 N’ihi ya, Abigel+ chịịrị narị achịcha abụọ (200) ozugbo ahụ, burukwa nnukwu ite mmanya abụọ na atụrụ ise e gburu egbu na ọka e ghere eghe dị sia ise nakwa otu narị (100) keeki mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ nakwa narị keeki abụọ (200) e ji naanị mkpụrụ fig mee wee dọkwasị ha n’elu jakị.+