Ekliziastis 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Okwu ndị ma ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi,+ okwu ndị ha leziri anya kwuo dịkwa ka ntu a kụmiri akụmi. Okwu ndị ahụ si n’ọnụ otu onye na-azụ atụrụ.
11 Okwu ndị ma ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi,+ okwu ndị ha leziri anya kwuo dịkwa ka ntu a kụmiri akụmi. Okwu ndị ahụ si n’ọnụ otu onye na-azụ atụrụ.