Ekliziastis 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Okwu ndị maara ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi,+ ndị na-emikpu onwe ha n’ịchịkọta ahịrịokwu dị iche iche dịkwa ka ntu a kụmiri akụmi;+ o si n’aka otu onye ọzụzụ atụrụ.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:11 Ụlọ Nche,3/15/2012, p. 911/1/2006, p. 1612/1/2004, p. 3212/15/1999, p. 3011/15/1999, p. 21
11 Okwu ndị maara ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi,+ ndị na-emikpu onwe ha n’ịchịkọta ahịrịokwu dị iche iche dịkwa ka ntu a kụmiri akụmi;+ o si n’aka otu onye ọzụzụ atụrụ.+