Nehemaya 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O wee nọrọ n’ámá dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri gụpụta ya+ n’ihu ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ndị niile nwere ike ịghọta ihe, malite n’ụtụtụ ruo n’etiti ehihie. Mmadụ niile gere ntị nke ọma+ n’ihe a na-agụpụta n’akwụkwọ Iwu ahụ. Nehemaya 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha wee na-agụpụta ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ya bụ, ihe dị n’Iwu ezi Chineke. Ha nọ na-akọwa ya nke ọma, na-emekwa ka o doo anya. Ha wee nyere ndị mmadụ aka ịghọta ihe a na-agụpụta.+ Ilu 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe na-egosi na mmadụ amatawala ihe bụ onye ahụ ịtụ egwu Jehova,+Ihe na-egosikwa na mmadụ na-aghọta ihe bụ onye ahụ ịmata Onye Kacha Nsọ.+
3 O wee nọrọ n’ámá dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri gụpụta ya+ n’ihu ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ndị niile nwere ike ịghọta ihe, malite n’ụtụtụ ruo n’etiti ehihie. Mmadụ niile gere ntị nke ọma+ n’ihe a na-agụpụta n’akwụkwọ Iwu ahụ.
8 Ha wee na-agụpụta ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ya bụ, ihe dị n’Iwu ezi Chineke. Ha nọ na-akọwa ya nke ọma, na-emekwa ka o doo anya. Ha wee nyere ndị mmadụ aka ịghọta ihe a na-agụpụta.+
10 Ihe na-egosi na mmadụ amatawala ihe bụ onye ahụ ịtụ egwu Jehova,+Ihe na-egosikwa na mmadụ na-aghọta ihe bụ onye ahụ ịmata Onye Kacha Nsọ.+