1 Pita 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, wepụnụ aka n’ihe ọjọọ niile,+ n’aghụghọ niile, nakwa n’ikwu okwu azụ niile. Unu abụla ndị ihu abụọ, unu emekwarala ndị ọzọ anyaụfụ.
2 N’ihi ya, wepụnụ aka n’ihe ọjọọ niile,+ n’aghụghọ niile, nakwa n’ikwu okwu azụ niile. Unu abụla ndị ihu abụọ, unu emekwarala ndị ọzọ anyaụfụ.