1 Ndị Kọrịnt 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ka di na-enye nwunye ya ihe ruuru ya, ka nwunye na-emekwara di ya otú ahụ.+ Ndị Hibru 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ka mmadụ niile na-akwanyere alụmdi na nwunye ùgwù, ka a gharakwa imerụ alụmdi na nwunye,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko* ikpe, kpeekwa di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+
4 Ka mmadụ niile na-akwanyere alụmdi na nwunye ùgwù, ka a gharakwa imerụ alụmdi na nwunye,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko* ikpe, kpeekwa di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+