Abụ Solomọn 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye m hụrụ n’anya yiri ele. O yiri oké mgbada.+ Lee, o guzo n’azụ mgbidi anyị. O si na windo na-ele anya. O si na mpio ụlọ na-enyobata anya.
9 Onye m hụrụ n’anya yiri ele. O yiri oké mgbada.+ Lee, o guzo n’azụ mgbidi anyị. O si na windo na-ele anya. O si na mpio ụlọ na-enyobata anya.