Abụ Solomọn 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Tupu oge ikuku ji eku eruo,* tupu onyinyo alakpuo,Onye m hụrụ n’anya, lọta ọsọ ọsọKa ele+ ma ọ bụ oké mgbada+ nke nọ n’ugwu ndị dị n’agbata anyị abụọ.* Abụ Solomọn 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Onye m hụrụ n’anya, mee ngwa ngwa. Gbara ọsọ bịa ka ele+Ma ọ bụ ka oké mgbadaNke nọ n’ugwu ebe ahịhịa na-esi ísì ọma dị.”
17 Tupu oge ikuku ji eku eruo,* tupu onyinyo alakpuo,Onye m hụrụ n’anya, lọta ọsọ ọsọKa ele+ ma ọ bụ oké mgbada+ nke nọ n’ugwu ndị dị n’agbata anyị abụọ.*
14 “Onye m hụrụ n’anya, mee ngwa ngwa. Gbara ọsọ bịa ka ele+Ma ọ bụ ka oké mgbadaNke nọ n’ugwu ebe ahịhịa na-esi ísì ọma dị.”