Abụ Solomọn 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Tupu oge ikuku ji eku eruo, onyinyo alaakwa, tụgharịa, onye m hụrụ n’anya; dịrị ka nne mgbada+ ma ọ bụ nwa oké ele nke nọ n’elu ugwu nkewa.
17 Tupu oge ikuku ji eku eruo, onyinyo alaakwa, tụgharịa, onye m hụrụ n’anya; dịrị ka nne mgbada+ ma ọ bụ nwa oké ele nke nọ n’elu ugwu nkewa.