2 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ ndị ikom atọ nke Zeruya+ nọ n’ebe ahụ, Joab+ na Abishaị+ na Asahel;+ Asahel nwere ụkwụ ọsọ, dị ka nne mgbada+ nke bi n’ọhịa. Abụ Solomọn 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye m hụrụ n’anya yiri nne mgbada+ ma ọ bụ nwa oké ele. Lee! Ọ bụ ya guzo n’azụ mgbidi anyị, si na windo na-elebata anya, sikwa na mpio ụlọ na-enyobata anya.+ Abụ Solomọn 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Gbaa ọsọ, onye m hụrụ n’anya, mee ka ị dị ka nne mgbada ma ọ bụ dị ka nwa oké ele nke nọ n’ugwu ahịhịa na-esi ísì ụtọ juru.”+
18 Ụmụ ndị ikom atọ nke Zeruya+ nọ n’ebe ahụ, Joab+ na Abishaị+ na Asahel;+ Asahel nwere ụkwụ ọsọ, dị ka nne mgbada+ nke bi n’ọhịa.
9 Onye m hụrụ n’anya yiri nne mgbada+ ma ọ bụ nwa oké ele. Lee! Ọ bụ ya guzo n’azụ mgbidi anyị, si na windo na-elebata anya, sikwa na mpio ụlọ na-enyobata anya.+
14 “Gbaa ọsọ, onye m hụrụ n’anya, mee ka ị dị ka nne mgbada ma ọ bụ dị ka nwa oké ele nke nọ n’ugwu ahịhịa na-esi ísì ụtọ juru.”+