Abụ Solomọn 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Tupu oge ikuku ji eku eruo, onyinyo alaakwa, tụgharịa, onye m hụrụ n’anya; dịrị ka nne mgbada+ ma ọ bụ nwa oké ele nke nọ n’elu ugwu nkewa. Abụ Solomọn 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Gbaa ọsọ, onye m hụrụ n’anya, mee ka ị dị ka nne mgbada ma ọ bụ dị ka nwa oké ele nke nọ n’ugwu ahịhịa na-esi ísì ụtọ juru.”+
17 Tupu oge ikuku ji eku eruo, onyinyo alaakwa, tụgharịa, onye m hụrụ n’anya; dịrị ka nne mgbada+ ma ọ bụ nwa oké ele nke nọ n’elu ugwu nkewa.
14 “Gbaa ọsọ, onye m hụrụ n’anya, mee ka ị dị ka nne mgbada ma ọ bụ dị ka nwa oké ele nke nọ n’ugwu ahịhịa na-esi ísì ụtọ juru.”+