Abụ Solomọn 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Tupu oge ikuku ji eku eruo,* tupu onyinyo alakpuo,Onye m hụrụ n’anya, lọta ọsọ ọsọKa ele+ ma ọ bụ oké mgbada+ nke nọ n’ugwu ndị dị n’agbata anyị abụọ.*
17 Tupu oge ikuku ji eku eruo,* tupu onyinyo alakpuo,Onye m hụrụ n’anya, lọta ọsọ ọsọKa ele+ ma ọ bụ oké mgbada+ nke nọ n’ugwu ndị dị n’agbata anyị abụọ.*