Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 10:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Mgbe Devid nụrụ ya, o zipụrụ Joab na ndị agha niile na ndị dike.+

  • 2 Samuel 18:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Devid mekwara Joab+ onyeisi otu ụzọ n’ụzọ atọ+ nke ndị agha ahụ, mee Abishaị+ nwa Zeruya, nwanne Joab,+ onyeisi nke otu ụzọ n’ụzọ atọ, meekwa Ịtaị+ onye Gat onyeisi nke otu ụzọ n’ụzọ atọ, wee zipụ ha. Eze wee sị ha: “Mụ onwe m ga-esorịrị unu gaa.”

  • 2 Samuel 24:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Eze wee gwa Joab+ onyeisi ndị agha bụ́ onye ya na ya nọ, sị: “Biko, gagharịa n’ebo niile nke Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ,+ m ga-amakwa ole ndị Izrel dị.”+

  • 1 Ndị Eze 11:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 O wee ruo mgbe Devid meriri Idọm,+ mgbe Joab bụ́ onyeisi ndị agha gbagotere ili ndị e gburu egbu, na ọ nwara igbu nwoke ọ bụla nọ n’Idọm.+

  • 1 Ihe E Mere 11:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Devid wee sị: “Onye ọ bụla nke ga-ebu ụzọ buso ndị Jibọs agha+ ga-abụ onye ndú na onyeisi.” Joab+ nwa Zeruya wee buru ụzọ gbagoo, o wee ghọọ onyeisi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya