19 Eze wee gwa Ịtaị+ onye Gat, sị: “Gịnị mere gị onwe gị kwa ji na-eso anyị? Laghachi+ ka gị na eze biri; n’ihi na ị bụ onye mba ọzọ, e wezụgakwa nke ahụ, ị bụ onye e si n’obodo ya dọta n’agha.
21 Ma Ịtaị zara eze, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, dịkwa nnọọ ka onyenwe m eze dị ndụ,+ n’ebe onyenwe m eze nọ, ma ọ bụ n’ọnwụ ma ọ bụ ná ndụ, n’ebe ahụ ka ohu gị ga-anọ!”+