2 Samuel 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid mekwara Joab+ onyeisi otu ụzọ n’ụzọ atọ+ nke ndị agha ahụ, mee Abishaị+ nwa Zeruya, nwanne Joab,+ onyeisi nke otu ụzọ n’ụzọ atọ, meekwa Ịtaị+ onye Gat onyeisi nke otu ụzọ n’ụzọ atọ, wee zipụ ha. Eze wee sị ha: “Mụ onwe m ga-esorịrị unu gaa.”
2 Devid mekwara Joab+ onyeisi otu ụzọ n’ụzọ atọ+ nke ndị agha ahụ, mee Abishaị+ nwa Zeruya, nwanne Joab,+ onyeisi nke otu ụzọ n’ụzọ atọ, meekwa Ịtaị+ onye Gat onyeisi nke otu ụzọ n’ụzọ atọ, wee zipụ ha. Eze wee sị ha: “Mụ onwe m ga-esorịrị unu gaa.”