2 Samuel 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Joab+ nwa Zeruya bụ onyeisi ndị agha; Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụ onye na-edekọ ihe. 2 Samuel 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Devid nụrụ ya, o zipụrụ Joab na ndị agha niile na ndị dike.+