1 Samuel 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee jụọ Ahimelek onye Het+ nakwa Abishaị+ nwa Zeruya,+ nwanne Joab, sị: “Ònye ga-eso m gbadaa n’ebe Sọl nọ n’ụlọikwuu ya?” Abishaị wee zaa, sị: “Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa.”+ 2 Samuel 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O nyefekwara Abishaị+ nwanne ya ndị fọdụrụnụ, ka ọ hazie ha n’usoro izute ụmụ Amọn.+ 2 Samuel 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee sị Abishaị:+ “Ugbu a, Shiba+ nwa Bikraị ga-enye anyị nsogbu karịa Absalọm.+ Gị onwe gị, kpọrọ ndị na-ejere onyenwe gị ozi+ chụwa ya, ka ọ ghara ịchọtara onwe ya obodo ndị e wusiri ike wee gbapụ n’ihu anyị.” 1 Ihe E Mere 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Abishaị+ nwanne Joab+ ghọrọ onyeisi mmadụ atọ ahụ; o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ, aha ya na-edekwa ude dị ka nke mmadụ atọ ahụ. 1 Ihe E Mere 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ọ kpọnyere Abishaị+ nwanne ya ndị fọdụrụnụ, ka ha wee hazie onwe ha n’usoro izute ụmụ Amọn.+
6 Devid wee jụọ Ahimelek onye Het+ nakwa Abishaị+ nwa Zeruya,+ nwanne Joab, sị: “Ònye ga-eso m gbadaa n’ebe Sọl nọ n’ụlọikwuu ya?” Abishaị wee zaa, sị: “Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa.”+
6 Devid wee sị Abishaị:+ “Ugbu a, Shiba+ nwa Bikraị ga-enye anyị nsogbu karịa Absalọm.+ Gị onwe gị, kpọrọ ndị na-ejere onyenwe gị ozi+ chụwa ya, ka ọ ghara ịchọtara onwe ya obodo ndị e wusiri ike wee gbapụ n’ihu anyị.”
20 Ma Abishaị+ nwanne Joab+ ghọrọ onyeisi mmadụ atọ ahụ; o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ, aha ya na-edekwa ude dị ka nke mmadụ atọ ahụ.