2 Samuel 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ikpeazụ, Abishaị nwa Zeruya+ sịrị eze: “Gịnị mere nkịta a nwụrụ anwụ+ ga-eji na-akpọ onyenwe m eze iyi?+ Biko, ka m gaa gbupụ ya isi.”+ 2 Samuel 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze wee nye Joab na Abishaị na Ịtaị iwu, sị: “Werenụ nwayọọ meso+ nwa okorobịa ahụ bụ́ Absalọm ihe n’ihi m.” Mmadụ niile wee nụ mgbe eze nyere ndị isi ahụ niile iwu banyere Absalọm.
9 N’ikpeazụ, Abishaị nwa Zeruya+ sịrị eze: “Gịnị mere nkịta a nwụrụ anwụ+ ga-eji na-akpọ onyenwe m eze iyi?+ Biko, ka m gaa gbupụ ya isi.”+
5 Eze wee nye Joab na Abishaị na Ịtaị iwu, sị: “Werenụ nwayọọ meso+ nwa okorobịa ahụ bụ́ Absalọm ihe n’ihi m.” Mmadụ niile wee nụ mgbe eze nyere ndị isi ahụ niile iwu banyere Absalọm.