2 Devid mekwara Joab+ onyeisi otu ụzọ n’ụzọ atọ+ nke ndị agha ahụ, mee Abishaị+ nwa Zeruya, nwanne Joab,+ onyeisi nke otu ụzọ n’ụzọ atọ, meekwa Ịtaị+ onye Gat onyeisi nke otu ụzọ n’ụzọ atọ, wee zipụ ha. Eze wee sị ha: “Mụ onwe m ga-esorịrị unu gaa.”
18 Ma Abishaị+ nwanne Joab nwa Zeruya+ bụ onyeisi ndị ikom iri atọ ahụ, o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ, aha ya na-edekwa ude dị ka nke mmadụ atọ ahụ.+