1 Ihe E Mere 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Abishaị+ nwanne Joab+ ghọrọ onyeisi mmadụ atọ ahụ; o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ, aha ya na-edekwa ude dị ka nke mmadụ atọ ahụ.
20 Ma Abishaị+ nwanne Joab+ ghọrọ onyeisi mmadụ atọ ahụ; o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ, aha ya na-edekwa ude dị ka nke mmadụ atọ ahụ.