2 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ ndị ikom atọ nke Zeruya+ nọ n’ebe ahụ, Joab+ na Abishaị+ na Asahel;+ Asahel nwere ụkwụ ọsọ, dị ka nne mgbada+ nke bi n’ọhịa. 1 Ihe E Mere 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụnne ha ndị nwaanyị bụ Zeruya na Abigel;+ ụmụ Zeruya bụ Abishaị+ na Joab+ na Asahel,+ mmadụ atọ.
18 Ụmụ ndị ikom atọ nke Zeruya+ nọ n’ebe ahụ, Joab+ na Abishaị+ na Asahel;+ Asahel nwere ụkwụ ọsọ, dị ka nne mgbada+ nke bi n’ọhịa.
16 Ụmụnne ha ndị nwaanyị bụ Zeruya na Abigel;+ ụmụ Zeruya bụ Abishaị+ na Joab+ na Asahel,+ mmadụ atọ.