2 Samuel 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ Amesa+ ka Absalọm họpụtara ka ọ nọchie Joab+ ịbụ onyeisi ndị agha; Amesa bụ nwa otu nwoke aha ya bụ Itra+ onye Izrel, bụ́ onye ya na Abigel+ nwa Nehash, nwanne Zeruya, nne Joab, nwere mmekọahụ.
25 Ọ bụ Amesa+ ka Absalọm họpụtara ka ọ nọchie Joab+ ịbụ onyeisi ndị agha; Amesa bụ nwa otu nwoke aha ya bụ Itra+ onye Izrel, bụ́ onye ya na Abigel+ nwa Nehash, nwanne Zeruya, nne Joab, nwere mmekọahụ.