2 Samuel 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe Abna lọghachitere na Hibrọn,+ Joab kpọpụrụ ya iche, ha wee banye n’ọnụ ụzọ ámá ka ọ gwa ya okwu na nzuzo.+ Otú ọ dị, ọ mara ya mma n’afọ n’ebe ahụ,+ o wee nwụọ n’ihi ọbara Asahel+ nwanne ya. 2 Samuel 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Asahel+ nwanne Joab bụ otu n’ime mmadụ iri atọ ahụ; Elhenan+ nwa Dodo onye Betlehem, 1 Ihe E Mere 11:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ime ndị dike bụ́ ndị agha, e nwere Asahel+ nwanne Joab, Elhenan+ nwa Dodo onye Betlehem, 1 Ihe E Mere 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye nke anọ, nke nwe ọnwa nke anọ, bụ Asahel+ nwanne Joab,+ Zebadaya nwa ya na-esotekwa ya, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
27 Mgbe Abna lọghachitere na Hibrọn,+ Joab kpọpụrụ ya iche, ha wee banye n’ọnụ ụzọ ámá ka ọ gwa ya okwu na nzuzo.+ Otú ọ dị, ọ mara ya mma n’afọ n’ebe ahụ,+ o wee nwụọ n’ihi ọbara Asahel+ nwanne ya.
7 Onye nke anọ, nke nwe ọnwa nke anọ, bụ Asahel+ nwanne Joab,+ Zebadaya nwa ya na-esotekwa ya, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.