2 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ ndị ikom atọ nke Zeruya+ nọ n’ebe ahụ, Joab+ na Abishaị+ na Asahel;+ Asahel nwere ụkwụ ọsọ, dị ka nne mgbada+ nke bi n’ọhịa. 2 Samuel 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ọ jụrụ ịkwụsị; Abna wee maa ya isi ube n’afọ,+ ube ahụ wee si ya n’azụ pụta; o wee daa nwụọ n’ebe ahụ. O wee ruo na ndị niile bịarutere n’ebe ahụ Asahel dara nwụọ na-akwụsị guzoro.+ 2 Samuel 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Asahel+ nwanne Joab bụ otu n’ime mmadụ iri atọ ahụ; Elhenan+ nwa Dodo onye Betlehem, 1 Ihe E Mere 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye nke anọ, nke nwe ọnwa nke anọ, bụ Asahel+ nwanne Joab,+ Zebadaya nwa ya na-esotekwa ya, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
18 Ụmụ ndị ikom atọ nke Zeruya+ nọ n’ebe ahụ, Joab+ na Abishaị+ na Asahel;+ Asahel nwere ụkwụ ọsọ, dị ka nne mgbada+ nke bi n’ọhịa.
23 Ma ọ jụrụ ịkwụsị; Abna wee maa ya isi ube n’afọ,+ ube ahụ wee si ya n’azụ pụta; o wee daa nwụọ n’ebe ahụ. O wee ruo na ndị niile bịarutere n’ebe ahụ Asahel dara nwụọ na-akwụsị guzoro.+
7 Onye nke anọ, nke nwe ọnwa nke anọ, bụ Asahel+ nwanne Joab,+ Zebadaya nwa ya na-esotekwa ya, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.