1 Ihe E Mere 27:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Onyeisi nke anọ bụ Asahel+ nwanne Joab.+ E kenyere ya ije ozi n’ọnwa nke anọ. Zebadaya nwa ya na-esote ya. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè ya.
7 Onyeisi nke anọ bụ Asahel+ nwanne Joab.+ E kenyere ya ije ozi n’ọnwa nke anọ. Zebadaya nwa ya na-esote ya. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè ya.