1 Ihe E Mere 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye nke anọ, nke nwe ọnwa nke anọ, bụ Asahel+ nwanne Joab,+ Zebadaya nwa ya na-esotekwa ya, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
7 Onye nke anọ, nke nwe ọnwa nke anọ, bụ Asahel+ nwanne Joab,+ Zebadaya nwa ya na-esotekwa ya, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.