2 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ ndị ikom atọ nke Zeruya+ nọ n’ebe ahụ, Joab+ na Abishaị+ na Asahel;+ Asahel nwere ụkwụ ọsọ, dị ka nne mgbada+ nke bi n’ọhịa. 2 Samuel 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Asahel+ nwanne Joab bụ otu n’ime mmadụ iri atọ ahụ; Elhenan+ nwa Dodo onye Betlehem,
18 Ụmụ ndị ikom atọ nke Zeruya+ nọ n’ebe ahụ, Joab+ na Abishaị+ na Asahel;+ Asahel nwere ụkwụ ọsọ, dị ka nne mgbada+ nke bi n’ọhịa.