8 E nwekwara ụfọdụ n’ime ndị Gad bụ́ ndị kewapụrụ onwe ha wee gakwuru Devid n’ebe siri ike mbanye nke dị n’ala ịkpa,+ ha bụ ndị dimkpa bụ́ dike, ndị na-aga agha, ndị na-akwadebe ọta ukwu na ube,+ ndị ihu ha bụ ihu ọdụm,+ ha na-awụ ọsọ n’ugwu dị ka nne mgbada.+