2 Samuel 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Sọl na Jọnatan,+ ndị a hụrụ n’anya, ndị bụkwa ndị ọma n’oge ha dị ndụ,E kewaghịkwa ha n’ọnwụ.+Ha na-efe ọsọ karịa ugo,+Ha dị ike karịa ọdụm.+ 2 Samuel 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ike ga-agwụ+ ọbụna dike nke obi ya dị ka obi ọdụm;+ n’ihi na Izrel dum maara na nna gị bụ dike,+ otú ahụkwa ka ndị dike niile so ya dị.+
23 Sọl na Jọnatan,+ ndị a hụrụ n’anya, ndị bụkwa ndị ọma n’oge ha dị ndụ,E kewaghịkwa ha n’ọnwụ.+Ha na-efe ọsọ karịa ugo,+Ha dị ike karịa ọdụm.+
10 Ike ga-agwụ+ ọbụna dike nke obi ya dị ka obi ọdụm;+ n’ihi na Izrel dum maara na nna gị bụ dike,+ otú ahụkwa ka ndị dike niile so ya dị.+