1 Samuel 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee biri n’ala ịkpa n’ebe siri ike mbanye, o wee biri n’ógbè nke bụ́ ugwu ugwu n’ala ịkpa Zif.+ Sọl wee na-achọ ya mgbe niile,+ ma Chineke enyefeghị ya n’aka ya.+ 1 Samuel 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Devid wee si n’ebe ahụ gbagoo wee jee biri n’ebe siri ike mbanye nke dị n’En-gidaị.+ 1 Samuel 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, e mesịa, Sọl lara n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị ikom ya gbagoro n’ebe siri ike mbanye.+ 1 Ihe E Mere 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, Devid nọ n’ebe siri ike mbanye;+ ebe ndị agha ndị Filistia+ na-anọ eche nche dịkwa na Betlehem n’oge ahụ.
14 Devid wee biri n’ala ịkpa n’ebe siri ike mbanye, o wee biri n’ógbè nke bụ́ ugwu ugwu n’ala ịkpa Zif.+ Sọl wee na-achọ ya mgbe niile,+ ma Chineke enyefeghị ya n’aka ya.+
22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, e mesịa, Sọl lara n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị ikom ya gbagoro n’ebe siri ike mbanye.+
16 N’oge ahụ, Devid nọ n’ebe siri ike mbanye;+ ebe ndị agha ndị Filistia+ na-anọ eche nche dịkwa na Betlehem n’oge ahụ.